Joshụa 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ókè ya gbagokwara ndagwurugwu nwa Hinọm,+ ruo ná mkpọda nke obodo ndị Jibọs+ nke dị na ndịda, ya bụ, Jeruselem;+ ókè ya gbagoro n’elu ugwu nke chere ihu na ndagwurugwu Hinọm n’ebe ọdịda anyanwụ, nke dị na nsọtụ ndagwurugwu Refeyim+ n’ebe ugwu. 2 Samuel 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Filistia batara wee na-agagharị na ndagwurugwu Refeyim.+ 1 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ+ bụ́ ndị isi wee gbadaa n’oké nkume wee gakwuru Devid n’ọgba Adọlam,+ ka ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na ndagwurugwu Refeyim.+
8 Ókè ya gbagokwara ndagwurugwu nwa Hinọm,+ ruo ná mkpọda nke obodo ndị Jibọs+ nke dị na ndịda, ya bụ, Jeruselem;+ ókè ya gbagoro n’elu ugwu nke chere ihu na ndagwurugwu Hinọm n’ebe ọdịda anyanwụ, nke dị na nsọtụ ndagwurugwu Refeyim+ n’ebe ugwu.
15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ+ bụ́ ndị isi wee gbadaa n’oké nkume wee gakwuru Devid n’ọgba Adọlam,+ ka ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na ndagwurugwu Refeyim.+