Joshụa 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ókè ya gbadara na nsọtụ ugwu nke chere ihu na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ nke dị na ndagwurugwu Refeyim+ n’ebe ugwu. Ọ gbadakwara na ndagwurugwu Hinọm, ná mkpọda nke obodo ndị Jibọs,+ gbadaruokwa n’En-rogel.+ 2 Samuel 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Filistia batara wee na-agagharị na ndagwurugwu Refeyim.+
16 Ókè ya gbadara na nsọtụ ugwu nke chere ihu na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ nke dị na ndagwurugwu Refeyim+ n’ebe ugwu. Ọ gbadakwara na ndagwurugwu Hinọm, ná mkpọda nke obodo ndị Jibọs,+ gbadaruokwa n’En-rogel.+