Diuterọnọmi 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A na-ewerekwa ndị Refeyim+ dị ka ụmụ Enak,+ ndị Moab na-akpọ ha Imim. 2 Samuel 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Filistia batara wee na-agagharị na ndagwurugwu Refeyim.+ Aịzaya 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ ga-erukwa na mgbe onye na-ewe ihe ubi ga na-achịkọta ọka* kwụ ọtọ, mgbe o jikwa aka ya na-ewekọta oko ọka,+ ọ ga-adị ka onye na-atụtụkọta oko ọka e wefọrọ n’ubi na ndagwurugwu Refeyim.+
5 Ọ ga-erukwa na mgbe onye na-ewe ihe ubi ga na-achịkọta ọka* kwụ ọtọ, mgbe o jikwa aka ya na-ewekọta oko ọka,+ ọ ga-adị ka onye na-atụtụkọta oko ọka e wefọrọ n’ubi na ndagwurugwu Refeyim.+