Aịzaya 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ ga-adị ka mgbe onye na-ewe ihe ubi na-achịkọta ọka* kwụ ọtọ,Mgbe o jikwa aka ya na-ewekọta ụyọkọ ọka. Ọ ga-adịkwa ka mgbe mmadụ na-atụtụkọta ọka ndị a hapụrụ n’ubi dị na Ndagwurugwu Refeyim.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:5 Amụma Aịsaịa I, p. 196
5 Ọ ga-adị ka mgbe onye na-ewe ihe ubi na-achịkọta ọka* kwụ ọtọ,Mgbe o jikwa aka ya na-ewekọta ụyọkọ ọka. Ọ ga-adịkwa ka mgbe mmadụ na-atụtụkọta ọka ndị a hapụrụ n’ubi dị na Ndagwurugwu Refeyim.+