Aịzaya 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ ga-erukwa na mgbe onye na-ewe ihe ubi ga na-achịkọta ọka* kwụ ọtọ, mgbe o jikwa aka ya na-ewekọta oko ọka,+ ọ ga-adị ka onye na-atụtụkọta oko ọka e wefọrọ n’ubi na ndagwurugwu Refeyim.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:5 Amụma Aịsaịa I, p. 196
5 Ọ ga-erukwa na mgbe onye na-ewe ihe ubi ga na-achịkọta ọka* kwụ ọtọ, mgbe o jikwa aka ya na-ewekọta oko ọka,+ ọ ga-adị ka onye na-atụtụkọta oko ọka e wefọrọ n’ubi na ndagwurugwu Refeyim.+