2 Samuel 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi+ wee gbadakwuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge owuwe ihe ubi; ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu dịkwa na ndagwurugwu Refeyim.+
13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi+ wee gbadakwuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge owuwe ihe ubi; ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu dịkwa na ndagwurugwu Refeyim.+