Joshụa 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jamọt+ na Adọlam,+ Soko+ na Azika,+ 1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ. Maịka 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ezitere gị onye ga-anapụ gị ihe onwunwe gị,+ gị nwaanyị nke bi na Marisha.+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+
22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ.
15 M ga-ezitere gị onye ga-anapụ gị ihe onwunwe gị,+ gị nwaanyị nke bi na Marisha.+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+