Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọdachi ndị na-adakwasị onye ezi omume dị ọtụtụ,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+ Abụ Ọma 56:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+
13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+