Job 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gịnị mere o ji enye onye nọ ná nsogbu ìhè,Na-enyekwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi+ ndụ? Job 33:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Iji gbochie mkpụrụ obi ya ịba n’olulu,+Ka ìhè nke ndị dị ndụ wee nye ya ìhè.+ Abụ Ọma 116:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eje ije+ n’ihu Jehova n’ala ndị dị ndụ.+