22 Chineke m+ zitere mmụọ ozi ya+ wee mechie ọnụ ọdụm ndị a,+ ha adọgbughị m n’ihi na, n’anya ya, aka m dị ọcha;+ n’anya gị kwa, eze, ọ dịghị ihe ọjọọ m mere.”+
13 Ọ dịghị ọnwụnwa bịakwasịrị unu nke na-abụghị nke na-abịara ụmụ mmadụ.+ Ma Chineke kwesịrị ntụkwasị obi,+ ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu gabiga ihe unu pụrụ idi,+ kama mgbe ọnwụnwa bịara, ọ ga-emere unu ụzọ mgbapụ,+ ka unu wee nwee ike idi ya.