6 O wee wute Devid nke ukwuu,+ n’ihi na ndị ahụ sịrị ka a tụọ ya nkume;+ n’ihi na ọ na-ewute ha niile ná mkpụrụ obi,+ onye nke ọ bụla n’ihi ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom. Devid wee jiri Jehova bụ́ Chineke ya na-eme onwe ya ka ọ dị ike.+
44 gwakwa ndị ọzọ ka ha mee otú ahụ, ka ụfọdụ ndị jide ibé osisi aka, ka ndị ụfọdụ jidekwa ihe ụfọdụ si n’ụgbọ mmiri ahụ aka. Otú a ka e si kpọpụta mmadụ niile n’elu ala n’enweghị ihe mere ha.+