Ọpụpụ 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ikpeazụ, Mozis tikuru Jehova, sị: “Gịnị ka m ga-eme ndị a? Obere oge ugbu a ha ga-atụ m nkume!”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+
10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+