Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 14:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:32

Ọnụ Ọgụgụ 14:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:27; Ọm 106:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 15

Ọnụ Ọgụgụ 14:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:29; Ọm 78:40
  • +Ọg 14:31; Di 1:39
  • +Ọg 11:5

Ọnụ Ọgụgụ 14:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:34; Neh 9:17; Hib 10:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2011, p. 25-26

Ọnụ Ọgụgụ 14:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:26

Ọnụ Ọgụgụ 14:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:8, 16
  • +Ọg 13:6; 14:30
  • +Jos 7:6

Ọnụ Ọgụgụ 14:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:27; Di 1:25; 8:7; 11:14

Ọnụ Ọgụgụ 14:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:5; 10:15
  • +Ọp 3:8

Ọnụ Ọgụgụ 14:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:7
  • +Di 7:18; 20:3
  • +Ọg 24:8
  • +Je 48:21; Ọp 33:16; Di 20:1; Aịz 41:10; Ro 8:31
  • +Ọm 27:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 17

Ọnụ Ọgụgụ 14:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:4
  • +Ọp 16:10; 24:17

Ọnụ Ọgụgụ 14:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:28
  • +Ọg 14:23
  • +Di 9:23; Ọm 78:42; 106:24; Jn 12:37; Hib 3:19

Ọnụ Ọgụgụ 14:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:10

Ọnụ Ọgụgụ 14:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:12; Ezi 20:9

Ọnụ Ọgụgụ 14:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:14; Jos 2:10; 5:1
  • +Di 4:12; 5:4
  • +Ọp 13:21; Neh 9:12; Ọm 78:14; 105:39

Ọnụ Ọgụgụ 14:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 6:16

Ọnụ Ọgụgụ 14:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:28; 32:27; Jos 7:9

Ọnụ Ọgụgụ 14:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 62:11; 147:5

Ọnụ Ọgụgụ 14:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ, “ịhụnanya na-adịgide adịgide.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6; Ro 9:22
  • +Ọm 103:8; Jo 4:2; Maị 7:18
  • +Ọp 34:7; 1Jn 1:9
  • +Ne 1:3; Ro 2:5
  • +Ọp 34:7

Ọnụ Ọgụgụ 14:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:9; Ọm 78:38

Ọnụ Ọgụgụ 14:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 5:16

Ọnụ Ọgụgụ 14:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:19; Hab 2:14

Ọnụ Ọgụgụ 14:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:31
  • +Neh 9:17
  • +Ọp 17:2; Ọm 95:9; 106:14; Hib 3:16
  • +Ọm 81:11

Ọnụ Ọgụgụ 14:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:64; 32:11; Di 1:35; Ọm 95:11; 106:26; Hib 3:18; 4:3

Ọnụ Ọgụgụ 14:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:30; 26:65
  • +Jos 14:9
  • +Jos 14:14

Ọnụ Ọgụgụ 14:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:29
  • +Di 1:40

Ọnụ Ọgụgụ 14:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:28; Ọg 14:11
  • +1Kọ 10:10

Ọnụ Ọgụgụ 14:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:2; 26:64; 32:11; Di 1:35

Ọnụ Ọgụgụ 14:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:5; Hib 3:17
  • +Ọg 1:45; Jud 5

Ọnụ Ọgụgụ 14:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:8
  • +Ọg 26:65; 32:12; Di 1:36, 38

Ọnụ Ọgụgụ 14:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:3; Di 1:39
  • +Ọm 106:24

Ọnụ Ọgụgụ 14:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:26; 1Kọ 10:5; Hib 3:17; Jud 5

Ọnụ Ọgụgụ 14:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:13; Jos 14:10
  • +Ezi 16:26; Jes 4:4
  • +Di 1:3; 2:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 30-31

Ọnụ Ọgụgụ 14:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:25
  • +Ezi 4:6
  • +Ọm 95:10; Ọrụ 7:36; 13:18
  • +Ọm 60:1; 108:11

Ọnụ Ọgụgụ 14:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 23:19
  • +Ọg 14:29; Hib 3:17

Ọnụ Ọgụgụ 14:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:32

Ọnụ Ọgụgụ 14:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:10; Jud 5

Ọnụ Ọgụgụ 14:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:30; 26:65; 32:12; Di 1:36; Jos 14:6

Ọnụ Ọgụgụ 14:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 33:4

Ọnụ Ọgụgụ 14:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:41

Ọnụ Ọgụgụ 14:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:14; 2Ez 21:15; 2Ih 24:20

Ọnụ Ọgụgụ 14:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:17; Di 1:42; 28:25

Ọnụ Ọgụgụ 14:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:29
  • +Jos 6:13; 2Ih 15:2

Ọnụ Ọgụgụ 14:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:43; Ilu 21:24
  • +Ọg 10:33

Ọnụ Ọgụgụ 14:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:44
  • +Ọg 21:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 14:1Di 1:32
Ọnụ Ọgụ. 14:2Di 1:27; Ọm 106:25
Ọnụ Ọgụ. 14:3Ọg 14:29; Ọm 78:40
Ọnụ Ọgụ. 14:3Ọg 14:31; Di 1:39
Ọnụ Ọgụ. 14:3Ọg 11:5
Ọnụ Ọgụ. 14:4Di 1:34; Neh 9:17; Hib 10:38
Ọnụ Ọgụ. 14:5Di 9:26
Ọnụ Ọgụ. 14:6Ọg 13:8, 16
Ọnụ Ọgụ. 14:6Ọg 13:6; 14:30
Ọnụ Ọgụ. 14:6Jos 7:6
Ọnụ Ọgụ. 14:7Ọg 13:27; Di 1:25; 8:7; 11:14
Ọnụ Ọgụ. 14:8Di 9:5; 10:15
Ọnụ Ọgụ. 14:8Ọp 3:8
Ọnụ Ọgụ. 14:9Di 9:7
Ọnụ Ọgụ. 14:9Di 7:18; 20:3
Ọnụ Ọgụ. 14:9Ọg 24:8
Ọnụ Ọgụ. 14:9Je 48:21; Ọp 33:16; Di 20:1; Aịz 41:10; Ro 8:31
Ọnụ Ọgụ. 14:9Ọm 27:14
Ọnụ Ọgụ. 14:10Ọp 17:4
Ọnụ Ọgụ. 14:10Ọp 16:10; 24:17
Ọnụ Ọgụ. 14:11Ọp 16:28
Ọnụ Ọgụ. 14:11Ọg 14:23
Ọnụ Ọgụ. 14:11Di 9:23; Ọm 78:42; 106:24; Jn 12:37; Hib 3:19
Ọnụ Ọgụ. 14:12Ọp 32:10
Ọnụ Ọgụ. 14:13Ọp 32:12; Ezi 20:9
Ọnụ Ọgụ. 14:14Ọp 15:14; Jos 2:10; 5:1
Ọnụ Ọgụ. 14:14Di 4:12; 5:4
Ọnụ Ọgụ. 14:14Ọp 13:21; Neh 9:12; Ọm 78:14; 105:39
Ọnụ Ọgụ. 14:15Ikp 6:16
Ọnụ Ọgụ. 14:16Di 9:28; 32:27; Jos 7:9
Ọnụ Ọgụ. 14:17Ọm 62:11; 147:5
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ọp 34:6; Ro 9:22
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ọm 103:8; Jo 4:2; Maị 7:18
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ọp 34:7; 1Jn 1:9
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ne 1:3; Ro 2:5
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ọp 34:7
Ọnụ Ọgụ. 14:19Ọp 34:9; Ọm 78:38
Ọnụ Ọgụ. 14:20Jes 5:16
Ọnụ Ọgụ. 14:21Ọm 72:19; Hab 2:14
Ọnụ Ọgụ. 14:22Di 1:31
Ọnụ Ọgụ. 14:22Neh 9:17
Ọnụ Ọgụ. 14:22Ọp 17:2; Ọm 95:9; 106:14; Hib 3:16
Ọnụ Ọgụ. 14:22Ọm 81:11
Ọnụ Ọgụ. 14:23Ọg 26:64; 32:11; Di 1:35; Ọm 95:11; 106:26; Hib 3:18; 4:3
Ọnụ Ọgụ. 14:24Ọg 13:30; 26:65
Ọnụ Ọgụ. 14:24Jos 14:9
Ọnụ Ọgụ. 14:24Jos 14:14
Ọnụ Ọgụ. 14:25Ọg 13:29
Ọnụ Ọgụ. 14:25Di 1:40
Ọnụ Ọgụ. 14:27Ọp 16:28; Ọg 14:11
Ọnụ Ọgụ. 14:271Kọ 10:10
Ọnụ Ọgụ. 14:28Ọg 14:2; 26:64; 32:11; Di 1:35
Ọnụ Ọgụ. 14:291Kọ 10:5; Hib 3:17
Ọnụ Ọgụ. 14:29Ọg 1:45; Jud 5
Ọnụ Ọgụ. 14:30Ọp 6:8
Ọnụ Ọgụ. 14:30Ọg 26:65; 32:12; Di 1:36, 38
Ọnụ Ọgụ. 14:31Ọg 14:3; Di 1:39
Ọnụ Ọgụ. 14:31Ọm 106:24
Ọnụ Ọgụ. 14:32Ọm 106:26; 1Kọ 10:5; Hib 3:17; Jud 5
Ọnụ Ọgụ. 14:33Ọg 32:13; Jos 14:10
Ọnụ Ọgụ. 14:33Ezi 16:26; Jes 4:4
Ọnụ Ọgụ. 14:33Di 1:3; 2:14
Ọnụ Ọgụ. 14:34Ọg 13:25
Ọnụ Ọgụ. 14:34Ezi 4:6
Ọnụ Ọgụ. 14:34Ọm 95:10; Ọrụ 7:36; 13:18
Ọnụ Ọgụ. 14:34Ọm 60:1; 108:11
Ọnụ Ọgụ. 14:35Ọg 23:19
Ọnụ Ọgụ. 14:35Ọg 14:29; Hib 3:17
Ọnụ Ọgụ. 14:36Ọg 13:32
Ọnụ Ọgụ. 14:371Kọ 10:10; Jud 5
Ọnụ Ọgụ. 14:38Ọg 14:30; 26:65; 32:12; Di 1:36; Jos 14:6
Ọnụ Ọgụ. 14:39Ọp 33:4
Ọnụ Ọgụ. 14:40Di 1:41
Ọnụ Ọgụ. 14:41Le 26:14; 2Ez 21:15; 2Ih 24:20
Ọnụ Ọgụ. 14:42Le 26:17; Di 1:42; 28:25
Ọnụ Ọgụ. 14:43Ọg 13:29
Ọnụ Ọgụ. 14:43Jos 6:13; 2Ih 15:2
Ọnụ Ọgụ. 14:44Di 1:43; Ilu 21:24
Ọnụ Ọgụ. 14:44Ọg 10:33
Ọnụ Ọgụ. 14:45Di 1:44
Ọnụ Ọgụ. 14:45Ọg 21:3
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 14:1-45

Ọnụ Ọgụgụ

14 Nzukọ ahụ dum wee malite ibe ákwá, ha wee na-eti mkpu, na-akwakwa ákwá+ n’abalị ahụ dum. 2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a! 3 Gịnị mere Jehova ji kpọrọ anyị na-abịa n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-achịkọrọ+ ndị nwunye anyị na ụmụntakịrị anyị. Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+ 4 Ha gwara ibe ha, sị: “Ka anyị mee otu onye onyeisi, ka anyị laghachikwa n’Ijipt!”+

5 Mozis na Erọn wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ n’ihu ọgbakọ dum nke nzukọ ụmụ Izrel. 6 Jọshụa nwa Nọn+ na Keleb nwa Jefọne,+ bụ́ ndị so ná ndị gara ledo ala ahụ, wee dọwaa uwe ha,+ 7 ha wee gwa nzukọ ụmụ Izrel dum, sị: “Ala ahụ anyị gara ledo bụ nnọọ ezi ala.+ 8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma,+ ọ ga-akpọba anyị n’ala a wee nye anyị ya, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ 9 Ma, unu enupụrụla Jehova isi;+ unu atụla ndị ala ahụ egwu,+ n’ihi na ha bụụrụ anyị ihe oriri. Ihe nchebe ha adịkwaghị,+ Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”+

10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+

11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+ 12 Ka m tie ha ọrịa na-efe efe wee chụpụ ha, ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ukwuu, dịkwa ike karịa ha.”+

13 Ma Mozis gwara Jehova, sị: “Ndị Ijipt, bụ́ ndị i ji ike gị si n’etiti+ ha dupụta ndị a, aghaghị ịnụ ya. 14 Ha aghaghịkwa ịkọrọ ya ndị bi n’ala a. Ha anụwo na gị onwe gị, Jehova, nọ n’etiti ndị a,+ gị onye pụtara ìhè n’etiti ha ihu na ihu.+ Ha anụwo na ị bụ Jehova, ígwé ojii gị dịkwa n’elu isi ha, ị na-eji ogidi ígwé ojii ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị.+ 15 Ọ bụrụ na i gbuchapụ ndị a otu mgbe,+ mba ndị nụrụ ude gị ga-ekwu, sị, 16 ‘Ihe mere Jehova ji gbuo ndị a n’ala ịkpa+ bụ na o nweghị ike ịkpọba ha n’ala nke ọ ṅụụrụ ha iyi inye ha.’ 17 Ugbu a, biko, Jehova, gosi ike gị dị ukwuu,+ dị nnọọ ka i kwuru, sị, 18 ‘Jehova, onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma* ya dị ukwuu,+ onye na-agbaghara njehie na mmebi iwu,+ ma ọ gaghị anwa anwa hapụ inye ntaramahụhụ,+ ọ na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie ndị nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ.’+ 19 Biko, gbaghara njehie nke ndị a dị ka obiọma gị si dị ukwuu, dịkwa nnọọ ka ị gbaghaara ndị a malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+

20 Jehova wee sị: “Agbagharawo m ha dị ka i kwuru.+ 21 N’aka nke ọzọ, dị nnọọ ka m dị ndụ, ebube Jehova ga-ejupụta n’ụwa dum.+ 22 Ma ndị niile nọ na-ahụ ebube+ m na ihe ịrịba ama+ m mere n’Ijipt nakwa n’ala ịkpa ma nọrọ na-ele m ule+ ugboro iri a, gharakwa ige ntị n’olu m,+ 23 agaghị ahụ ala ahụ ma ọlị nke m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ee, ndị niile na-akparị m agaghị ahụ ya.+ 24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+ 25 Ebe ọ bụ na ndị Amalek na ndị Kenan+ bi na ndagwurugwu a, tụgharịanụ echi kwalie gaa n’ala ịkpa nke dị n’ụzọ Oké Osimiri Uhie.”+

26 Jehova wee gwa Mozis na Erọn, sị: 27 “Ruo ole mgbe ka nzukọ ọjọọ a ga na-atamu ntamu a ha na-atamu megide m?+ Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu megide m.+ 28 Gwa ha, sị, “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru, “unu ga-ahụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị eme unu kpọmkwem dị ka unu kwuru ná ntị m!+ 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe. 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+

31 “‘“Ụmụntakịrị unu, ndị unu sịrị na a ga-achịkọrọ,+ ọ bụ ha ka m ga-akpọba na ya, ha ga-amatakwa ala ahụ nke unu jụrụ.+ 32 Ma ozu unu onwe unu ga-atọgbọrọ n’ala ịkpa a.+ 33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+ 34 Ụbọchị ole unu ledoro ala ahụ, bụ́ ụbọchị iri anọ,+ otu ụbọchị maka otu afọ, otu ụbọchị maka otu afọ,+ unu ga-aza ajụjụ maka njehie unu ruo afọ iri anọ,+ unu ga-amata ihe nkewapụ m ga-ekewapụ onwe m n’ebe unu nọ pụtara.+

35 “‘“Mụ onwe m bụ́ Jehova ekwuwo ya na ọ bụ ihe a ka m na-aghaghị ime nzukọ+ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara imegide m: N’ala ịkpa a ka ha ga-agwụ, n’ebe a kwa ka ha ga-anwụ.+ 36 Ndị ikom ahụ Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ, bụ́ ndị malitere ime ka nzukọ a dum tamuwe ntamu megide m, site n’ikwu okwu ọjọọ banyere ala ahụ+ mgbe ha lọtara, 37 ee, ndị ikom ahụ kwuru okwu ọjọọ banyere ala ahụ ga-anwụ n’ihu Jehova n’ihi ihe otiti.+ 38 Ma n’ime ndị ikom ahụ gara ledo ala ahụ, ọ bụ Jọshụa nwa Nọn na Keleb nwa Jefọne ga-adị ndụ.”’”+

39 Mgbe Mozis gwara ụmụ Izrel niile ihe ndị a, ha malitere iru uju nke ukwuu.+ 40 Ha bilikwara n’isi ụtụtụ wee nwaa ịgbago n’elu ugwu, sị, “Lee anyị, anyị ga-agbago ebe ahụ Jehova kwuru maka ya. N’ihi na anyị emehiewo.”+ 41 Ma Mozis kwuru, sị: “Gịnị mere unu ji na-ada iwu Jehova?+ Ma ọ gaghị agara unu nke ọma. 42 Unu agbagola, n’ihi na Jehova anọghị n’etiti unu, ka ndị iro unu wee ghara imeri unu.+ 43 N’ihi na ndị Amalek na ndị Kenan nọ n’ebe ahụ n’ihu unu;+ a ga-ejikwa mma agha gbuo unu, n’ihi na unu kwụsịrị iso Jehova, Jehova agaghị anọnyere unu.”+

44 Otú ọ dị, ha ji mpako gbagoo n’elu ugwu ahụ,+ ma Mozis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+ 45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya