Ezikiel 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 I wee gbara akwụna gakwuru ndị ikom Ijipt,+ bụ́ ndị agbata obi gị ahụ́ nwoke ha gbara agba,+ i wee na-eme ka akwụna ị na-agba dị ukwuu iji kpasuo m iwe. Jems 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị na-akwa iko,+ ùnu amaghị na ịbụ enyi ụwa bụ ịbụ onye iro Chineke?+ Ya mere, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi+ ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+
26 I wee gbara akwụna gakwuru ndị ikom Ijipt,+ bụ́ ndị agbata obi gị ahụ́ nwoke ha gbara agba,+ i wee na-eme ka akwụna ị na-agba dị ukwuu iji kpasuo m iwe.
4 Ndị na-akwa iko,+ ùnu amaghị na ịbụ enyi ụwa bụ ịbụ onye iro Chineke?+ Ya mere, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi+ ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+