Jọn 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.” Ndị Rom 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihi na ịtụkwasị uche n’anụ ahụ́ pụtara ịbụ onye iro+ Chineke, n’ihi na ọ dịghị n’okpuru+ iwu Chineke, n’eziokwu, ọ pụghịkwa ịdị. 1 Jọn 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’ụwa n’anya.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ ụwa n’anya, ịhụnanya maka Nna anyị adịghị n’ime ya;+
36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.”
7 n’ihi na ịtụkwasị uche n’anụ ahụ́ pụtara ịbụ onye iro+ Chineke, n’ihi na ọ dịghị n’okpuru+ iwu Chineke, n’eziokwu, ọ pụghịkwa ịdị.
15 Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’ụwa n’anya.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ ụwa n’anya, ịhụnanya maka Nna anyị adịghị n’ime ya;+