Matiu 26:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ka ì chere na mụ apụghị ịrịọ Nna m ka o zitere m ugbu a ihe karịrị ụsụụ ndị mmụọ ozi iri na abụọ?+ Jọn 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, Jizọs sịrị Pita: “Mịghachi mma agha ahụ n’ọbọ ya.+ Iko nke Nna m nyere m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ijisi ike ṅụọ+ ya?”
53 Ka ì chere na mụ apụghị ịrịọ Nna m ka o zitere m ugbu a ihe karịrị ụsụụ ndị mmụọ ozi iri na abụọ?+
11 Otú ọ dị, Jizọs sịrị Pita: “Mịghachi mma agha ahụ n’ọbọ ya.+ Iko nke Nna m nyere m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ijisi ike ṅụọ+ ya?”