Matiu 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jizọs wee zaa, sị: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?” Ha sịrị ya: “Anyị pụrụ ịṅụ ya.” Matiu 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ ya,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka ọ gabiga ma ọ bụrụ na mụ aṅụghị ya, ka uche gị mee.”+
22 Jizọs wee zaa, sị: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?” Ha sịrị ya: “Anyị pụrụ ịṅụ ya.”
42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ ya,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka ọ gabiga ma ọ bụrụ na mụ aṅụghị ya, ka uche gị mee.”+