Matiu 20:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jizọs wee sị: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu ga-aṅụli ihe dị n’iko m na-aga ịṅụ?”+ Ha asị ya: “Anyị ga-aṅụli ya.” Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:22 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 229
22 Jizọs wee sị: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu ga-aṅụli ihe dị n’iko m na-aga ịṅụ?”+ Ha asị ya: “Anyị ga-aṅụli ya.”