Ezikiel 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ma ị malitere ịtụkwasị ịma mma gị+ obi ma ghọọ akwụna n’ihi aha gị+ nke na-ede ude. I wee gbara akwụna gakwuru onye ọ bụla nke na-agafe agafe;+ ịma mma gị wee bụrụ nke onye ahụ.
15 “‘Ma ị malitere ịtụkwasị ịma mma gị+ obi ma ghọọ akwụna n’ihi aha gị+ nke na-ede ude. I wee gbara akwụna gakwuru onye ọ bụla nke na-agafe agafe;+ ịma mma gị wee bụrụ nke onye ahụ.