Luk 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ahụhụ ga-adịrị unu mgbe mmadụ niile na-ekwu okwu ọma banyere unu, n’ihi na ụdị ihe ndị a ka ndị nna nna ha mere ndị amụma ụgha.+ Ndị Galeshia 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’eziokwu, ọ̀ bụ mmadụ ka m na-anwa ime ka ha kweta ugbu a ka ọ̀ bụ Chineke? Ka m̀ na-achọ ime ihe na-amasị mmadụ?+ Ya bụrụ na m ka na-eme ihe na-amasị mmadụ,+ agaghị m abụ ohu Kraịst.+
26 “Ahụhụ ga-adịrị unu mgbe mmadụ niile na-ekwu okwu ọma banyere unu, n’ihi na ụdị ihe ndị a ka ndị nna nna ha mere ndị amụma ụgha.+
10 N’eziokwu, ọ̀ bụ mmadụ ka m na-anwa ime ka ha kweta ugbu a ka ọ̀ bụ Chineke? Ka m̀ na-achọ ime ihe na-amasị mmadụ?+ Ya bụrụ na m ka na-eme ihe na-amasị mmadụ,+ agaghị m abụ ohu Kraịst.+