2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+ Jọn 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+ Jọn 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Enyewo m ha okwu gị, ma ụwa kpọrọ ha asị,+ n’ihi na ha abụghị nke ụwa, dị nnọọ ka m na-abụghị nke ụwa.+ 1 Jọn 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị maara na anyị sitere na Chineke,+ ma ụwa dum dị n’aka ajọ onye ahụ.+
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+
19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+
14 Enyewo m ha okwu gị, ma ụwa kpọrọ ha asị,+ n’ihi na ha abụghị nke ụwa, dị nnọọ ka m na-abụghị nke ụwa.+