19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu banyere alaeze ahụ ma ọ ghọtaghị ihe ọ pụtara, ajọ onye ahụ+ na-abịa pụnara ya ihe a ghara n’obi ya; nke a bụ nke a ghara n’akụkụ ụzọ.
14 Ya mere, ebe “ụmụntakịrị” ahụ bụ ndị na-eketa òkè n’ọbara na anụ ahụ́, ya onwe ya n’ụzọ yiri nke ahụ kekwaara òkè n’otu ihe ndị ahụ,+ ka o wee site n’ọnwụ ya+ mee ka ọ ghara ịdị+ bụ́ onye ahụ nke nwere ikike ịkpata ọnwụ,+ ya bụ, Ekwensu;+