Mak 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị a bụ ndị dị n’akụkụ ụzọ bụ́ ebe a ghara okwu ahụ; ma ozugbo ha nụrụ ya, Setan na-abịa+ were okwu ahụ a ghara n’ime ha dị ka mkpụrụ.+ Luk 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ bụ ndị nụrụ okwu ahụ,+ Ekwensu+ wee bịa wepụ okwu ahụ n’obi ha ka ha wee ghara ikwere, e wee zọpụta ha.+ 1 Pita 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+
15 Ndị a bụ ndị dị n’akụkụ ụzọ bụ́ ebe a ghara okwu ahụ; ma ozugbo ha nụrụ ya, Setan na-abịa+ were okwu ahụ a ghara n’ime ha dị ka mkpụrụ.+
12 Ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ bụ ndị nụrụ okwu ahụ,+ Ekwensu+ wee bịa wepụ okwu ahụ n’obi ha ka ha wee ghara ikwere, e wee zọpụta ha.+
8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+