Ndị Hibru 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla.
2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla.