Abụ Ọma 73:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma mụ onwe m, ọ fọrọ nke nta ka m zọhie ụkwụ,+Ọ fọrọ obere ka ụkwụ m gbụchapụ.+ Ndị Hibru 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+ 2 Pita 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu bu ụzọ mara ihe ndị a,+ kpacharanụ anya ka a ghara idufu unu na ha site ná njehie nke ndị na-eleda iwu anya, unu ewee kwụsị iguzosi ike.+ Mkpughe 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, ihe i mere nke na-adịghị m mma bụ na ị hapụwo ịhụnanya ahụ i nwere na mbụ.+
12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+
17 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu bu ụzọ mara ihe ndị a,+ kpacharanụ anya ka a ghara idufu unu na ha site ná njehie nke ndị na-eleda iwu anya, unu ewee kwụsị iguzosi ike.+