Ndị Hibru 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla. Ndị Hibru 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 na-elezinụ anya nke ọma ka e wee ghara ịnapụ onye ọ bụla obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ;+ ka mgbọrọgwụ ọ bụla nke na-egbu mmadụ+ ghara ipulite wee kpata nsogbu, ka o wee ghara imerụ ọtụtụ ndị;+
2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla.
15 na-elezinụ anya nke ọma ka e wee ghara ịnapụ onye ọ bụla obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ;+ ka mgbọrọgwụ ọ bụla nke na-egbu mmadụ+ ghara ipulite wee kpata nsogbu, ka o wee ghara imerụ ọtụtụ ndị;+