2 Ndị Kọrịnt 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebe anyị na ya na-arụkọ ọrụ,+ anyị na-arịọsikwa unu ike ka unu ghara ịnara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ma nzube ya efunahụ unu.+ Ndị Galeshia 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ahapụwo Kraịst, ndị ọ sọrọ unu bụrụ, unu ndị na-agbalị ka a kpọọ ha ndị ezi omume n’ihi iwu;+ unu esiwo n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ dapụ.+ Ndị Hibru 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+
6 Ebe anyị na ya na-arụkọ ọrụ,+ anyị na-arịọsikwa unu ike ka unu ghara ịnara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ma nzube ya efunahụ unu.+
4 Unu ahapụwo Kraịst, ndị ọ sọrọ unu bụrụ, unu ndị na-agbalị ka a kpọọ ha ndị ezi omume n’ihi iwu;+ unu esiwo n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ dapụ.+
12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+