Luk 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị na-ejigide okwu ahụ mgbe ha ji ezi obi nke dị mma+ nụ ya wee jiri ntachi obi na-amị mkpụrụ.+ 2 Timoti 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+
15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị na-ejigide okwu ahụ mgbe ha ji ezi obi nke dị mma+ nụ ya wee jiri ntachi obi na-amị mkpụrụ.+
2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+