19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu banyere alaeze ahụ ma ọ ghọtaghị ihe ọ pụtara, ajọ onye ahụ+ na-abịa pụnara ya ihe a ghara n’obi ya; nke a bụ nke a ghara n’akụkụ ụzọ.
21 N’ihi na ebe ọ bụ na ụwa esighị n’amamihe ya+ mara Chineke,+ Chineke ji amamihe ya hụ na ọ dị mma isi n’ihe a na-ekwusa nke bụ́ ihe nzuzu+ zọpụta ndị kwere ekwe.