Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Luk 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị ha: “Amalitewo m ịhụ Setan ka ọ dara+ dị ka àmụ̀mà nke si n’eluigwe. 1 Jọn 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-eme mmehie sitere n’Ekwensu, n’ihi na Ekwensu anọwo na-emehie site ná mmalite.+ Ọ bụ ihe a mere e ji mee ka Ọkpara Chineke pụta ìhè,+ ya bụ, ka o wee bibie ọrụ Ekwensu.+
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+
8 Onye na-eme mmehie sitere n’Ekwensu, n’ihi na Ekwensu anọwo na-emehie site ná mmalite.+ Ọ bụ ihe a mere e ji mee ka Ọkpara Chineke pụta ìhè,+ ya bụ, ka o wee bibie ọrụ Ekwensu.+