Jọn 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee site na mụ nwee udo.+ N’ụwa, unu na-enwe mkpagbu, ma nweenụ obi ike! Emeriwo m ụwa.”+ Ndị Kọlọsi 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ gbara ọchịchị na ikike+ dị iche iche ọtọ wee gosi ha n’ihu ọha dị ka ndị e meriri emeri,+ na-edu ha ná ngagharị mmeri+ site na ya. Ndị Hibru 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ebe “ụmụntakịrị” ahụ bụ ndị na-eketa òkè n’ọbara na anụ ahụ́, ya onwe ya n’ụzọ yiri nke ahụ kekwaara òkè n’otu ihe ndị ahụ,+ ka o wee site n’ọnwụ ya+ mee ka ọ ghara ịdị+ bụ́ onye ahụ nke nwere ikike ịkpata ọnwụ,+ ya bụ, Ekwensu;+
33 Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee site na mụ nwee udo.+ N’ụwa, unu na-enwe mkpagbu, ma nweenụ obi ike! Emeriwo m ụwa.”+
15 Ọ gbara ọchịchị na ikike+ dị iche iche ọtọ wee gosi ha n’ihu ọha dị ka ndị e meriri emeri,+ na-edu ha ná ngagharị mmeri+ site na ya.
14 Ya mere, ebe “ụmụntakịrị” ahụ bụ ndị na-eketa òkè n’ọbara na anụ ahụ́, ya onwe ya n’ụzọ yiri nke ahụ kekwaara òkè n’otu ihe ndị ahụ,+ ka o wee site n’ọnwụ ya+ mee ka ọ ghara ịdị+ bụ́ onye ahụ nke nwere ikike ịkpata ọnwụ,+ ya bụ, Ekwensu;+