Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+ 1 Ndị Tesalonaịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-agwa unu tupu o mee+ na a kawo ya aka na a ga-akpagbu anyị,+ dị nnọọ ka o mewokwara, dịkwa ka unu maara.+ 1 Jọn 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụntakịrị, unu sitere na Chineke, unu emeriwokwa ndị ahụ,+ n’ihi na onye ahụ unu na ya dị n’otu+ karịrị+ onye ahụ ya na ụwa dị n’otu.+ 1 Jọn 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na ihe ọ bụla a mụrụ+ site na Chineke na-emeri ụwa.+ Ọ bụ okwukwe+ anyị bụ ihe anyị ji+ merie+ ụwa. Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+
22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+
4 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-agwa unu tupu o mee+ na a kawo ya aka na a ga-akpagbu anyị,+ dị nnọọ ka o mewokwara, dịkwa ka unu maara.+
4 Ụmụntakịrị, unu sitere na Chineke, unu emeriwokwa ndị ahụ,+ n’ihi na onye ahụ unu na ya dị n’otu+ karịrị+ onye ahụ ya na ụwa dị n’otu.+
4 n’ihi na ihe ọ bụla a mụrụ+ site na Chineke na-emeri ụwa.+ Ọ bụ okwukwe+ anyị bụ ihe anyị ji+ merie+ ụwa.
21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+