Matiu 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, ana m asị unu, Mgbe a ga-eme ka ihe dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ ala n’ocheeze ya dị ebube, unu onwe unu ndị sowooro m ga-anọdụkwa ala n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+ Luk 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ka unu wee rie+ ma ṅụọ na tebụl m n’alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ ikpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.
28 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, ana m asị unu, Mgbe a ga-eme ka ihe dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ ala n’ocheeze ya dị ebube, unu onwe unu ndị sowooro m ga-anọdụkwa ala n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+
30 ka unu wee rie+ ma ṅụọ na tebụl m n’alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ ikpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.