Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 7:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 E wee nye ya ọchịchị+ na ùgwù+ na alaeze,+ ka ndị dị iche iche, mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche na-ejere ya ozi.+ Ọchịchị ya bụ ọchịchị na-adịru mgbe ebighị ebi nke na-agaghị agabiga agabiga, alaeze ya bụkwa nke a na-agaghị ebibi ebibi.+

  • Matiu 20:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ọ sịrị ya: “Gịnị ka ị chọrọ?” Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Kwuo ka ụmụ m ndị ikom abụọ a nọdụ ala, otu onye n’aka nri gị, otu onye n’aka ekpe gị, n’alaeze gị.”+

  • Matiu 25:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 “Mgbe Nwa nke mmadụ+ ga-abịa n’ebube ya, ya na ndị mmụọ ozi ya niile,+ mgbe ahụ ka ọ ga-anọkwasị n’ocheeze ya dị ebube.+

  • Luk 18:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 O wee sị ha: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ dịghị onye hapụrụ ụlọ ma ọ bụ nwunye ma ọ bụ ụmụnne ndị ikom ma ọ bụ nne na nna ma ọ bụ ụmụ n’ihi alaeze Chineke,+

  • Luk 22:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 ka unu wee rie+ ma ṅụọ na tebụl m n’alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ ikpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ka ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị nsọ ga-ekpe+ ụwa+ ikpe? Ọ bụrụkwa na ọ bụ unu ga-ekpe ụwa ikpe, ọ̀ bụ na unu erughị eru ikpe ihe na-enweghị ihe ha bụ+ ikpe?

  • Mkpughe 20:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 M wee hụ ocheeze dị iche iche,+ e nwekwara ndị nọ ọdụ na ha, e nyekwara ha ike ikpe ikpe.+ Ee, ahụrụ m mkpụrụ obi nke ndị e ji anyụike gbuo n’ihi àmà ha gbara banyere Jizọs nakwa n’ihi ikwu okwu banyere Chineke, ndị na-efeghịkwa anụ ọhịa ahụ+ ma ọ bụ onyinyo ya+ ofufe, ndị na-anataghịkwa akara ahụ n’egedege ihu ha na n’elu aka ha.+ Ha wee dịrị ndụ ma soro Kraịst chịa dị ka ndị eze+ ruo otu puku afọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya