Luk 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Obi ụtọ na-adịrị ndị ohu ahụ bụ́ ndị nna ha ukwu lọtara wee hụ na ha na-eche nche!+ N’ezie, ana m asị unu, Ọ ga-eke onwe ya ihe okike+ ma mee ka ha nọdụ ala iri ihe na tebụl, ọ ga-abịarukwa nso wee jeere ha ozi.+ Mkpughe 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+
37 Obi ụtọ na-adịrị ndị ohu ahụ bụ́ ndị nna ha ukwu lọtara wee hụ na ha na-eche nche!+ N’ezie, ana m asị unu, Ọ ga-eke onwe ya ihe okike+ ma mee ka ha nọdụ ala iri ihe na tebụl, ọ ga-abịarukwa nso wee jeere ha ozi.+
9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+