Mkpughe 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O ji ikike niile nke anụ ọhịa mbụ+ ahụ wee nọrọ n’ihu ya na-achị. Ọ na-emekwa ka ụwa na ndị bi n’ime ya na-efe anụ ọhịa mbụ ahụ ofufe, bụ́ nke ahụ́ e merụrụ ya nke pụrụ igbu ya lara.+
12 O ji ikike niile nke anụ ọhịa mbụ+ ahụ wee nọrọ n’ihu ya na-achị. Ọ na-emekwa ka ụwa na ndị bi n’ime ya na-efe anụ ọhịa mbụ ahụ ofufe, bụ́ nke ahụ́ e merụrụ ya nke pụrụ igbu ya lara.+