Mkpughe 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O ji ikike niile nke anụ ọhịa mbụ ahụ+ nwere na-achị n’ihu ya. Ọ na-emekwa ka ụwa na ndị bi n’ime ya na-efe anụ ọhịa mbụ ahụ, nke e merụrụ ezigbo ahụ́, ma ya agbakee.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:12 Mmezu Mkpughe, p. 193-194
12 O ji ikike niile nke anụ ọhịa mbụ ahụ+ nwere na-achị n’ihu ya. Ọ na-emekwa ka ụwa na ndị bi n’ime ya na-efe anụ ọhịa mbụ ahụ, nke e merụrụ ezigbo ahụ́, ma ya agbakee.+