Mkpughe 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O* wee guzo otu ebe n’elu ájá oké osimiri. Ahụkwara m otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta.+ O nwere mpi iri na isi asaa, okpueze iri dịkwa na mpi ndị ahụ. Aha dị iche iche e ji na-ekwulu Chineke dịkwa n’isi ya.
13 O* wee guzo otu ebe n’elu ájá oké osimiri. Ahụkwara m otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta.+ O nwere mpi iri na isi asaa, okpueze iri dịkwa na mpi ndị ahụ. Aha dị iche iche e ji na-ekwulu Chineke dịkwa n’isi ya.