Mkpughe 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ha buchara amụma, anụ ọhịa nke ga-esi n’abis* gbagote ga-alụso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+ Mkpughe 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka onye nwere ọgụgụ isi gbakọọ nọmba nke anụ ọhịa ahụ, n’ihi na ọ bụ nọmba mmadụ. Nọmba ya bụkwa narị isii na iri isii na isii (666).+ Ọ bụ naanị onye nwere amamihe ga-aghọta ihe a.
7 Mgbe ha buchara amụma, anụ ọhịa nke ga-esi n’abis* gbagote ga-alụso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+
18 Ka onye nwere ọgụgụ isi gbakọọ nọmba nke anụ ọhịa ahụ, n’ihi na ọ bụ nọmba mmadụ. Nọmba ya bụkwa narị isii na iri isii na isii (666).+ Ọ bụ naanị onye nwere amamihe ga-aghọta ihe a.