Mkpughe 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Dragọn ahụ wee wesa nwaanyị ahụ iwe, gaakwa ịlụso ndị fọdụrụ n’ime ụmụ* ya agha,+ bụ́ ndị na-edebe iwu Chineke, ndị e nyekwara ọrụ ịgba àmà banyere Jizọs.+ Mkpughe 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E nyere ya ike ịlụso ndị nsọ agha na imeri ha.+ E nyekwara ya ike ịchị ebo niile na agbụrụ niile na asụsụ niile na mba niile.
17 Dragọn ahụ wee wesa nwaanyị ahụ iwe, gaakwa ịlụso ndị fọdụrụ n’ime ụmụ* ya agha,+ bụ́ ndị na-edebe iwu Chineke, ndị e nyekwara ọrụ ịgba àmà banyere Jizọs.+
7 E nyere ya ike ịlụso ndị nsọ agha na imeri ha.+ E nyekwara ya ike ịchị ebo niile na agbụrụ niile na asụsụ niile na mba niile.