Luk 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ọ sịrị: “Otu nwoke nke si n’ezinụlọ eze jere n’ala dị anya ka ọ gaa nweta ike ọchịchị ma lọta.+ Luk 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 mụ na unu na-agbakwa ndụ maka alaeze,+ dị nnọọ ka mụ na Nna m gbara ndụ,+ Jọn 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ o nyefewokwa ihe niile n’aka ya.+
12 Ya mere, ọ sịrị: “Otu nwoke nke si n’ezinụlọ eze jere n’ala dị anya ka ọ gaa nweta ike ọchịchị ma lọta.+