34 Ọ dị ka nwoke jewere mba ọzọ,+ nke hapụrụ ụlọ ya ma nye ndị ohu ya ikike. O nyere onye nke ọ bụla ọrụ ọ ga-arụ, nyekwa onye nche ọnụ ụzọ iwu ka ọ na-eche nche.
36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.”