Matiu 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Nụrụnụ ihe atụ ọzọ: E nwere otu nwoke, bụ́ onyeisi ezinụlọ,+ onye kọrọ ubi vaịn, gbaakwa ya ogige ma gwuo ebe nzọchapụta mmanya na ya, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, wee gaa mba ọzọ.+
33 “Nụrụnụ ihe atụ ọzọ: E nwere otu nwoke, bụ́ onyeisi ezinụlọ,+ onye kọrọ ubi vaịn, gbaakwa ya ogige ma gwuo ebe nzọchapụta mmanya na ya, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, wee gaa mba ọzọ.+