2 O wee gburie ya, wepụsịakwa nkume na ya wee kụọ ezi mkpụrụ vaịn uhie na ya, wuokwa ụlọ nche n’etiti ya.+ O gwukwara ebe nzọchapụta mmanya n’ime ya.+ O wee na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,+ ma ọ mịrị mkpụrụ vaịn ọhịa.+
21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dị ka ezi mkpụrụ vaịn uhie,+ ọ bụ naanị ezi mkpụrụ vaịn. Oleezi otú i si gbanwee n’ebe m nọ wee ghọọ alaka mebiri emebi nke osisi vaịn si ebe ọzọ?’+