Ọpụpụ 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova. Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+ Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mere ka otu osisi vaịn si n’Ijipt pụọ.+Ị nọ na-achụpụ mba dị iche iche, ka i wee kụọ ya.+ Aịzaya 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.
17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova.
2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.