Ọpụpụ 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova. Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mere ka otu osisi vaịn si n’Ijipt pụọ.+Ị nọ na-achụpụ mba dị iche iche, ka i wee kụọ ya.+
17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova.