Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+ Abụ Ọma 78:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 O ji nwayọọ nwayọọ chụpụ mba dị iche iche n’ihi ha,+Jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe kenye ha ihe nketa,+O wee mee ka ebo dị iche iche nke Izrel biri n’ụlọ nke ha.+
2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
55 O ji nwayọọ nwayọọ chụpụ mba dị iche iche n’ihi ha,+Jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe kenye ha ihe nketa,+O wee mee ka ebo dị iche iche nke Izrel biri n’ụlọ nke ha.+