12 M wee zipụ nkụda mmụọ ka o butere unu ụzọ, o wee chụpụ ha n’ihu unu,+ ya bụ, ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt, ọ bụghị site ná mma agha unu ma ọ bụ ụta unu.+
24 Ụmụ ha+ wee bata weghara ala ahụ,+ i wee merie+ ndị bi n’ala ahụ n’ihu ha, ya bụ, ndị Kenan,+ nyefeekwa ha n’aka ha, ọbụna ndị eze ha+ na ndị ala ahụ,+ ka ha mee ha ihe masịrị ha.+