Joshụa 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 eze Teza, otu; ndị eze ahụ niile dị iri atọ na otu.+ Ndị Ikpe 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ.
7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ.