Ọpụpụ 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M ga-ezipụ nkụda mmụọ ka o butere gị ụzọ,+ ọ ga-achụpụkwa ndị Haịvaịt, ndị Kenan na ndị Het n’ihu gị.+ Diuterọnọmi 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ha nwee nkụda mmụọ,+ ruo mgbe ndị fọdụrụ+ na ndị na-ezopụ n’ihu gị lara n’iyi. Joshụa 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị ndị ikom ahụ: “Amaara m na Jehova ga-enye unu ala a,+ nakwa na ụjọ unu ejidela anyị,+ nakwa na obi na-alọ ndị niile bi n’ala a mmiri n’ihi unu.+
28 M ga-ezipụ nkụda mmụọ ka o butere gị ụzọ,+ ọ ga-achụpụkwa ndị Haịvaịt, ndị Kenan na ndị Het n’ihu gị.+
20 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ha nwee nkụda mmụọ,+ ruo mgbe ndị fọdụrụ+ na ndị na-ezopụ n’ihu gị lara n’iyi.
9 O wee sị ndị ikom ahụ: “Amaara m na Jehova ga-enye unu ala a,+ nakwa na ụjọ unu ejidela anyị,+ nakwa na obi na-alọ ndị niile bi n’ala a mmiri n’ihi unu.+